Jenesis 27:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. I O rue, mb͕e Aisak ghọrọ agadi, mb͕e anya-ya abua nāhu kwa inyogho-inyogho, nke mere ka ọ ghara ihu uzọ, na ọ kpọrọ Isọ, bú nwa-ya nke-okenye, si ya, Nwam: ọ si ya, Lekwam.

2. Ọ si, Biko, le, aghọwom agadi, amaghi ubọchi ọnwum.

Jenesis 27