Jenesis 26:34-35 Bible Nso (IGBOB)

34. Mb͕e Isọ b͕ara ọgu arọ abua ọ luru Judit na nwunye, bú nwa-nwayi Beiri onye Het, ya na Basemat, bú nwa-nwayi Ilon onye Het:

35. ha we ghọrọ Aisak, ghọkwara Rebeka, ihe mọ-ilu.

Jenesis 26