Jenesis 26:25 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we wue ebe-ichu-àjà n'ebe ahu, kpọkue aha Jehova, ma ulo-ikwū-ya n'ebe ahu: ọ bu kwa n'ebe ahu ka ndi-orù Aisak gwuru olùlù-miri.

Jenesis 26

Jenesis 26:18-34