Jenesis 25:16 Bible Nso (IGBOB)

ndia bu umu-ndikom Ishmael, ndia bu kwa aha-ha, n'obodo ntà nile ha, na n'ebe-ulo-ikwū nile ha; ndi-isi iri na abua dika mba nile ha si di.

Jenesis 25

Jenesis 25:9-19