Jenesis 24:66-67 Bible Nso (IGBOB)

66. Orù ahu we kọrọ Aisak akukọ bayere ihe nile o mere.

67. Aisak we me ka Rebeka bata n'ulo-ikwū Sera, bú nne-ya, o we kuru Rebeka, o we ghọ nwunye-ya; Aisak we hu ya n'anya: ewe kasie Aisak obi ka nne-ya nwusiri.

Jenesis 24