Jenesis 24:65 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si orù ahu, Ònye bu nwoke ahu nke nēje ije n'ọhia izute ayi? Orù ahu we si, Onye ahu bu onye-nwem: Rebeka we were ákwà-nkpudo-ya kpuchie onwe-ya.

Jenesis 24

Jenesis 24:55-67