Jenesis 24:15 Bible Nso (IGBOB)

O rue na, tutu o kwusia okwu, le, Rebeka nāputa, bú nwayi amuru nye Betuel nwa-nwoke Milka, bú nwunye Nehoa, nwa-nne Abraham, ite-ya di kwa n'ubu-ya.

Jenesis 24

Jenesis 24:6-23