Jenesis 22:22-24 Bible Nso (IGBOB)

22. na Kesed, na Hazo, na Pildash, na Jidlaf, na Betuel.

23. Betuel we mua Rebeka: madu asatọ ndia ka Milka muru nye Nehoa, bú nwa-nne Abraham.

24. Iko-ya nwayi, onye aha-ya bu Reuma, ya onwe-ya mu-kwa-ra Tiba, na Gaham, na Tahash, na Meaka.

Jenesis 22