Jenesis 21:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we si Abraham, Chupu orù-nwayi a na nwa-ya nwoke: n'ihi na nwa-nwoke orù-nwayi a agaghi-eso nwam nwoke, bú Aisak, nweta ihe-gi.

Jenesis 21

Jenesis 21:1-14