Jenesis 21:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we leta Sera dika Ọ siri, Jehova we me Sera dika O kwuru.

2. Sera we turu ime, muara Abraham nwa-nwoke n'agadi-ya, na mb͕e ahu akara àkà nke Chineke kpayere Abraham uka bayere ya.

3. Abraham we kpọ aha nwa-ya nwoke nke amuru nye ya, onye Sera muru nye ya, Aisak.

Jenesis 21