Jenesis 20:3 Bible Nso (IGBOB)

Ma Chineke biakutere Abimelek na nrọ nke abali, si ya, Le, gi bu onye nwuru anwu, n'ihi nwayi ahu nke i kuruworo; n'ihi na nwayi ahu bu nwunye di luru.

Jenesis 20

Jenesis 20:1-7