Jenesis 19:33 Bible Nso (IGBOB)

Ha we me ka nna-ha ṅua manya-vine n'abali ahu: ada we ba, ya na nna-ya we dina; ma nna-ya amaghi mb͕e o dinara, na mb͕e o biliri.

Jenesis 19

Jenesis 19:26-38