Jenesis 19:30 Bible Nso (IGBOB)

Lot we si na Zoa rigo, biri n'ugwu ahu, ya na umu-ya ndinyom abua; n'ihi na ọ turu egwu ibi nime Zoa: ọ we biri n'ọb͕à, ya onwe-ya na umu-ya ndinyom abua.

Jenesis 19

Jenesis 19:22-35