Jenesis 19:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ya, Le, m'huwo kwa gi iru-ọma n'okwu a, na m'gaghi-akwatu obodo a nke i kwuworo okwu bayere ya.

Jenesis 19

Jenesis 19:14-29