Jenesis 19:12 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom ahu we si Lot, Ọ̀ di onye i nwere n'ebe a ọzọ? di nwa-gi, na umu-gi ndikom, na umu-gi ndinyom, na onye ọ bula i nwere n'obodo a; me ka ha si n'ebe a pua:

Jenesis 19

Jenesis 19:2-21