Jenesis 18:5 Bible Nso (IGBOB)

ka m'weta kwa iberibe achicha, nwe-kwa-nu ume n'obi-unu; emesia gabi-ganu: n'ihi na ọ bu n'ihi nka ka unu gabigakutere orù-unu. Ha we si, Me otú a, dika i kwuru.

Jenesis 18

Jenesis 18:1-8