Jenesis 18:32-33 Bible Nso (IGBOB)

32. Ọ si, Biko, ka Onye-nwe-ayi ghara iwe iwe di ọku, ka m'kwu kwa okwu nání otù ub͕ò a: eleghi anya agāchọta n'ebe ahu iri. Ọ si, M'gaghi-ebibi ya n'ihi iri ahu.

33. Jehova we la, mb͕e Ọ gwabisiri Abraham okwu: Abraham we lata n'ọnọdu-ya.

Jenesis 18