Jenesis 16:10 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi nke Jehova si kwa ya, M'gēme ka nkpuru-gi ba uba nke-uku, agaghi-aguta kwa ya n'ihi ọtutu ọ di.

Jenesis 16

Jenesis 16:1-16