Jenesis 14:20 Bible Nso (IGBOB)

ọ bu kwa Onye agọziri agọzi ka Chineke Nke kachasi ihe nile elu bu, Onye raworo ndi nākpab͕u gi nye n'aka-gi. Ọ we nye ya otù uzọ n'uzọ iri nime ihe nile.

Jenesis 14

Jenesis 14:12-24