Jenesis 13:7 Bible Nso (IGBOB)

Ise-okwu we di n'etiti ndi-ọzùzù anu-ulo Abram na ndi-ọzùzù anu-ulo Lot: ndi Kenean na ndi-Perizait nēbi kwa n'ala ahu mb͕e ahu.

Jenesis 13

Jenesis 13:1-17