Jenesis 13:15 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ala nka nile nke gi onwe-gi nāhu anya, gi ka M'gēnye ya, nye kwa nkpuru-gi rue mb͕e ebighi-ebi.

Jenesis 13

Jenesis 13:9-18