Jenesis 11:4 Bible Nso (IGBOB)

Ha we si, Ngwa, ka ayi wuere onwe-ayi obodo, na ulo-elu, nke elu-ya gēru n'elu-igwe, ka ayi mekwara onwe-ayi aha; ka ayi we ghara ib͕asa n'elu uwa nile.

Jenesis 11

Jenesis 11:1-13