Jenesis 11:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Uwa nile we nwe otù asusu na otù uzọ okwu.

2. O rue, mb͕e ha buliri ije n'Iru-anyanwu, na ha chọtara ala di lari n'ala Shaina; ha we biri n'ebe ahu.

Jenesis 11