Jenesis 10:8-10 Bible Nso (IGBOB)

8. Kush muru Nimrod; onye ahu malitere ibu dike n'uwa.

9. Ya onwe-ya bu dike n'ichu-ntá n'iru Jehova: n'ihi nka ka anāsi, Dika Nimrod, bú dike n'ichu-ntá n'iru Jehova.

10. Nmalite ala-eze-ya bu Bebel, na Erek, na Akad, na Kalne, n'ala Shaina.

Jenesis 10