Jenesis 10:6-8 Bible Nso (IGBOB)

6. Umu-ndikom Ham kwa; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.

7. Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka: umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan.

8. Kush muru Nimrod; onye ahu malitere ibu dike n'uwa.

Jenesis 10