Jemes 3:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu nka ka ayi ji nāgọzi Onye-nwe-ayi, bú Nna-ayi; nka ka ayi ji kwa nābu madu ọnu, ndi ekèworo dika oyiyi Chineke si di:

Jemes 3

Jemes 3:5-11