Ilu 8:19 Bible Nso (IGBOB)

Nkpurum di nma kari ọla-edo ọma, e, kari ọla-edo anuchara anucha;Ihe-omumem di kwa nma kari ọla-ọcha arọputara arọputa.

Ilu 8

Ilu 8:14-21