Bia, ka afọ jubiga ayi ókè n'ikwa-iko rue ututu;Ka ayi me ka obi tọ ayi utọ n'ihu-n'anya nile.