Ilu 7:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Nwam, debe okwu-ọnum nile,Zobe ihe nile m'nyere n'iwu n'ebe i nọ.

2. Debe ihe nile m'nyere n'iwu, we di ndu,Debe kwa iwum dika nwa-anya nke anya-gi.

3. Ke ha na nkpisi-aka-gi nile;De ha n'elu mbadamba nkume, bú obi-gi.

Ilu 7