Ilu 4:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Umum, nurunu idọ-aka-na-ntí nke nna,Tọ-kwa-nu nti n'ala ima nghọta:

2. N'ihi na ezi ihe-nmuta ka m'nyeworo unu;Unu arapula iwum.

3. N'ihi na nwa ka m'buru nnam,Di nrò, buru kwa nwa enwere nání ya n'iru nnem.

Ilu 4