Ilu 29:1 Bible Nso (IGBOB)

Onye anābara nba ọtutu mb͕e ma ọ nēkwesi olu-ya ike,N'otù ntabi-anya ka agētipia ya, ọ dighi kwa ngwọta di.

Ilu 29

Ilu 29:1-5