Nwoke bu ob͕eye nke nēmeb͕u ndi nēnweghi ike,Ọ di ka miri-ozuzo nke nāzachapu ihe, nri we ghara idi.