Ilu 28:26 Bible Nso (IGBOB)

Onye nātukwasi obi n'obi nke aka ya, onye ahu bu onye-nzuzu:Ma onye nēje ije n'amam-ihe, onye ahu ka agēme ka o wepuga onwe-ya.

Ilu 28

Ilu 28:20-27