Ilu 24:8-10 Bible Nso (IGBOB)

8. Onye nēchè ime ihe ọjọ,Ya ka agākpọ onye-nwe nzube ọjọ nile.

9. Nzube nke onye uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ bu nmehie:Ọzọ, ihe-árú n'anya madu ka onye nke nākwa emò bu.

10. Ọ buru na i di ume-ngwu n'ubọchi ahuhu,Ike-gi pere npe.

Ilu 24