Ilu 24:30-33 Bible Nso (IGBOB)

30. N'akuku ubi onye-ume-ngwu ka m'gabigara,Na n'akuku ubi-vine nke madu obi amam-ihe kọrọ;

31. Ma, le, o púchiri n'ogwu,Akuba kpuchiri iru-ya,Akwada-kwa-ra mb͕idi nkume ya.

32. Mu onwem we hu, m'we tukwasi obim na ya:Ahurum ya, we nata idọ-aka-na-nti.

33. Nwa ura ntà, nwa irù-ura ntà,Nwa ikpakọba-aka ntà idina ala:

Ilu 24