Ilu 24:12 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e i si, Le, ayi amaghi ihe a:Onye nātùzi obi nile, Ònye ahu adighi-aghọta?Onye nēche kwa nkpuru-obi-gi nche, Ònye ahu adighi-ama?Ọ̀ gaghi-enyeghachi kwa madu dika ọlu-ya si di?

Ilu 24

Ilu 24:9-21