Ilu 21:30-31 Bible Nso (IGBOB)

30. Ọ dighi amam-ihe di, ọ dighi kwa nghọta di,Ọ dighi kwa ndum-ọdu di, na ncherita-iru Jehova.

31. Inyinya bu ihe anēdoziri ubọchi agha:Ma Jehova nwe nzọputa.

Ilu 21