Ilu 2:6-8 Bible Nso (IGBOB)

6. N'ihi na Jehova nēnye amam-ihe;N'ọnu-Ya ka ihe-ọmuma na nghọta si aputa:

7. O nēzobere ndi ziri ezi nzube-ihe,Ọ bu ọta ndi nēje ije n'izu-okè nwere;

8. Iche okporo-uzọ nile nke ikpé,Ọ bu kwa uzọ ndi-ebere-Ya ka Ọ nēdebe.

Ilu 2