Ila-n'iyi nile n'ebe nna-ya nọ ka nwa nzuzu bu:Ọzọ, miri-ọtutu nātu mb͕e nile ka ise-okwu nwunye bu.