Ilu 11:2 Bible Nso (IGBOB)

Nganga bia, nlelì abia kwa:Ma n'ebe ndi di ume-ala n'obi nọ ka amam-ihe di.

Ilu 11

Ilu 11:1-9