Ezra 8:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha, nka bu kwa akwukwọ-osuso-ọmumu nke ndi nēsom si na Babilon rigo, n'ọbubu-eze Ataksakses, bú eze.

2. Site n'umu Finehas, Giashom: site n'umu Itama, Daniel: site n'umu Devid, Hatush.

Ezra 8