Ezra 2:27-32 Bible Nso (IGBOB)

27. Ndikom Mikmas, ọgu isi na abua.

28. Ndikom Bet-el na Ai, ọgu iri-na-otù na atọ.

29. Umu Nebo, ọgu abua na iri na abua.

30. Umu Magbish, ọgu asa na iri na isi.

31. Umu Ilam nke-ọzọ, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.

32. Umu Harim, ọgu iri-na-isi.

Ezra 2