Ezra 2:18-21 Bible Nso (IGBOB) Umu Jora, ọgu ise na iri na abua. Umu Hashum, ọgu iri-na-otù na atọ. Umu Giba, ọgu anọ na iri na ise. Umu