Ezikiel 46:15 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka ha gēdozi nwa-aturu ahu, na onyinye-inata-iru-ọma ahu, na manu ahu, kwa-ututu kwa-ututu, ibu àjà-nsure-ọku mb͕e nile.

Ezikiel 46

Ezikiel 46:14-18