Ezikiel 45:13 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu àjà-nbuli nke unu gēbuli; otù uzọ n'uzọ isi nke ephah site na homer nke ọka wheat, unu gēnye kwa otù uzọ n'uzọ isi nke ephah site na homer nke ọka barley:

Ezikiel 45

Ezikiel 45:9-21