Ezikiel 40:38 Bible Nso (IGBOB)

Otù ime-ulo na ọnu-uzọ-ya di kwa n'akuku-ọnu-uzọ n'ọnu-uzọ-ama nile; n'ebe ahu ka ha nāsacha anu àjà-nsure-ọku.

Ezikiel 40

Ezikiel 40:34-45