Ezikiel 40:12 Bible Nso (IGBOB)

na ókè-ala n'iru ime-ulo nile, otù cubit n'otù akuku, na ókè-ala, otù cubit n'akuku nke-ọzọ; na ime-ulo onwe-ya, cubit isi n'otù akuku na cubit isi n'akuku nke-ọzọ.

Ezikiel 40

Ezikiel 40:10-22