Ezikiel 34:3 Bible Nso (IGBOB)

Abuba-ha ka unu nēri, aji-ha ka unu nēyi, anu nke mara abuba nime ha ka unu nēb͕u; ma ìgwè ewu na aturu ka unu nāzùghi.

Ezikiel 34

Ezikiel 34:1-5