Ezikiel 31:11 Bible Nso (IGBOB)

M'gēnye kwa ya n'aka onye di ike nke mba nile; ọ ghaghi imeso ya: n'ihi nmebi-iwu-ya ka M'chupuworo ya.

Ezikiel 31

Ezikiel 31:5-18