Ezikiel 26:3 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a: Le, Mu nēmegide gi, Taia, M'gēme kwa ka ọtutu mba rigota imegide gi, dika oké osimiri si eme ka nmali-miri-ya nile rigota.

Ezikiel 26

Ezikiel 26:2-11